Martha Karua
Ọdịdị
Martha Karua
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kenya |
aha enyere | Martha |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Septemba 1957 |
Ebe ọmụmụ | Kirinyaga County |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Swahili, Kikuyu language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, oka mmuta |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly, Minister of Water Resources Management, Minister of Justice, Member of the Senate of Kenya |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nairobi |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Rainbow Coalition – Kenya |
webụsaịtị |
Martha Wangari Karua (Ọmụmụ: 1957) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke si na obodo Kenya. Ọdi na oge mbụ bụrụ onye otu ndi ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke na anochite anya ndi ọgbako nke ndi Gichugu Constituency ma bụrụ kwa onye okpe ikpe na ụlọ ikpe nke di na obodo Kenya. Ọdikwa na oge mbụ bụrụ onye isi etiti na ihe gbasara okpe ikpe na Kenya tupu ọgba ha alụkwaghim na April nke afọ 2009. Nwa ada Karua na aluchitere ụmụ nwanyi ọgụ ma na etinyekwa olu ya na eti ka ihe gbasara nwere onwe nke ụmụ nwanyi pụta ihe.[1]
Ihe Nkwalite
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Brownsell, James. Profile: Martha Karua| Aljazeera. Aljazeera.